ÀMUWO GI ỌZỌ N’EZIE SITE NA MIRI NA MỌ NSỌ? [Nbiputa Ntughari Ọhu]

ÀMUWO GI ỌZỌ N’EZIE SITE NA MIRI NA MỌ NSỌ? [Nbiputa Ntughari Ọhu]
2,99€

ebook

Achat immédiat, sans abonnement.

Le saviez vous ?

Lisez votre e-book sur ordinateur, tablette et mobile grâce aux applications :

Vivlio et Cultura
partenaires pour vos
lectures numériques
Tout est synchronisé
grâce à votre compte
Cultura
Une aide en ligne pour
vous accompagner

Coups de cœur Cultura

Tous les passeurs de culture peuvent partager leurs découvertes !
Tu as aimé ce produit ? Partage dès maintenant ton coup de coeur :

loader
loader
loader
loader
loader
loader
loader
loader

description

descriptif du fournisseur

Isi-okwu di nkpà nke aha-akwukwọ nka bu "imu ọzọ site na Miri na Mọ Nsọ." O nwere ihe mbu n'isi-okwu ahu. Ya bu, akwukwọ nka nāgwa ayi n'ebe ọ di ọcha ihe imu ọzọ bu na otú esi amu madu ọzọ site na miri na Mọ Nsọ dika okwu Bible si disie ike. Miri ahu nēgosi baptism Jisus na Jọdan ma Bible we nāsi kwa na nmehie nile ayi ka atukwasiworo na Jisus mb͕e emere-Ya baptism site n'aka Jọn Baptist. Jọn bu onye nānọchi anya ndi madu dum na nkpuru Eron, Onye-isi-nchu-àjà. Eron bikwasiri aka-ya abua n'isi ewu-ọpupu ahu we tukwasi kwa nmehie nile nke otù arọ nke ndi Israel n'elu-ya n'Ubọchi Nkpuchi-nmehie. Ọ bu onyinyo nke ezi ihe ahu nile gaje ibia. Baptism Jisus bu ihe-atù nke ibikwasi-aka-n'isi. Emere Jisus baptism n'udi ibikwasi-aka-n'isi na Jọdan. Ya mere Ọ bupuru nmehie nile nke uwa site na baptism-Ya ewe kpọgide-Ya n'obe ikwu ugwọ nmehie nile. Kama ndi-Kristian dikariri ọtutu amaghi ihe mere ejiri me Jisus baptism site n'aka Jọn Baptist na Jọdan. Baptism Jisus bu isi-okwu nke akwukwọ nka we bu kwa-ra otù akuku di nkpà n'Ozi ọma Miri na Mọ Nsọ. Apuru imu ayi ọzọ nání site n'ikwere na baptism Jisus ya na Obe-Ya.

ÀMUWO GI ỌZỌ N’EZIE SITE NA MIRI NA MỌ NSỌ? [Nbiputa Ntughari Ọhu]

ÀMUWO GI ỌZỌ N’EZIE SITE NA MIRI NA MỌ NSỌ? [Nbiputa Ntughari Ọhu]

On vous recommande avec votre achat
ÀMUWO GI ỌZỌ N’EZIE SITE NA MIRI NA MỌ NSỌ? [Nbiputa Ntughari Ọhu]

ÀMUWO GI ỌZỌ N’EZIE SITE NA MIRI NA MỌ NSỌ? [Nbiputa Ntughari Ọhu]

2,99
+